Yoko B Releases The Full IBU ONYE? Song LYRICS
Yoko B Releases The Full IBU ONYE? Song LYRICS
IBU ONYE? song Lyrics (use google to download the song IBUONYE? full track)
Intro: Y.O.K. (Yoko
#IsiN'imaa? Anyi jee Nu (Jesu)Anyi jee Nu, Pepenazi, anyi jee Nu, anyi jee Nu Anyi abia
#IsiN'imaa? Anyi jee Nu (Jesu)Anyi jee Nu, Pepenazi, anyi jee Nu, anyi jee Nu Anyi abia
Bridge:
if you dey fear make you run maka anyi aputago Gone mana anyi Abatago shey you Dey ask anyi Abu ndi ole, Agwo mu na gi gburu odi mkpirisi olee oh
(Chorus):
ndi anyi bu, imakwa ndi anyi bu?
Ndi anyi bu, imakwa ndi anyi bu, IBU ONYE?
Ndi anyi bu, imakwa ndi anyi bu, IBU ONYE?
FIRST VERSE:
we are Balling Them are Boiling the London bridge is Falling and we keep on going and Coming 042 Boys am calling, nwanne jidekwa ya there anyi nokwa here igbo Boy movement shey you no dey hear Festac in the building I swear Respect to all my guys ndi nwere Care Mr Casa as a Big Baller, we go turn up the light at GrassHopper I sabi do na gift oburo man power G.O.D got my back Aba ma ndi Aba (ISIN'IMAA? )
Bridge:
if you dey fear make you run maka anyi aputago Gone mana anyi Abatago shey you Dey ask anyi Abu ndi ole, Agwo mu na gi gburu odi mkpirisi olee oh
(Chorus):
ndi anyi bu, imakwa ndi anyi bu?
Ndi anyi bu(Bia Nwanne)imakwa ndi anyi bu? IBU ONYE?
Ndi anyi bu(Bia Nwanne)imakwa ndi anyi bu? IBU ONYE?
2ND VERSE:
let me take u straight to the point this beat e be like Fish wey dem point Oh Blood you know we about to pick pay na why dem carry us for News like This Day, This field na we dey call up the shots thats why dem dey always pass us the Ball, Yoko wete Connect from The East we no dey for which kind life come be this and we do it Big and we do it Big bill to come plan Awon te mi yes you know that we got plan, light up Oya blow up the Disco woos padi ye oya fun nwo ti Igbo-o-o
Yoko B:
Agadi adighi aka nka na Egwu Oma Agba they told me to give up mgbe mu n'abia muwa asi ha pasa na ogbu oge ji plan ife mu na acho bukwa ife mu na afu
Chorus:
ndi anyi bu, imakwa ndi anyi bu?
Ndi anyi bu(Bia Nwanne)imakwa ndi anyi bu? IBU ONYE?
Maka anyi aputago,,, and anyi Abatago....anyi Abu ndi ole,,,,, odi mkpirisi ole oooh
Ndi anyi bu(Bia Nwanne)imakwa ndi anyi bu? IBU ONYE?
Maka anyi aputago,,, and anyi Abatago....anyi Abu ndi ole,,,,, odi mkpirisi ole oooh
Chorus: ndi anyi bu, imakwa ndi anyi bu?
Ndi anyi bu(Bia Nwanne)imakwa ndi anyi bu? IBU ONYE?
OUTRO: IsiN'imaa? Sir Richie anyi jee nu, Warfront anyi jee nu, CasaBelushi anyi jee nu, Lagos anyi jee nu, Nwaokoye anyi jee nu! Anyi jee nu Anyi Apuo.

That nice lyrics
ReplyDelete